Joshụa 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Belak nwa Zipọ, bụ́ eze Moab, lụsokwara ndị Izrel agha. Ọ gara kpọta Belam nwa Biọ ka ọ bụọ unu ọnụ.+ Ndị Ikpe 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ị̀ ka Belak+ nwa Zipọ, bụ́ eze Moab? È nwere mgbe o sesara ndị Izrel okwu, ka è nwere mgbe ọ lụsoro ha agha?
9 Belak nwa Zipọ, bụ́ eze Moab, lụsokwara ndị Izrel agha. Ọ gara kpọta Belam nwa Biọ ka ọ bụọ unu ọnụ.+
25 Ị̀ ka Belak+ nwa Zipọ, bụ́ eze Moab? È nwere mgbe o sesara ndị Izrel okwu, ka è nwere mgbe ọ lụsoro ha agha?