Ọnụ Ọgụgụ 22:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chineke wee bịakwute Belam n’abalị, sị ya: “Ọ bụrụ na ihe ụmụ nwoke a bịara bụ ka ha kpọọ gị, soro ha gawa. Ma, ọ bụ naanị ihe m gwara gị ka ị ga-ekwu.”+
20 Chineke wee bịakwute Belam n’abalị, sị ya: “Ọ bụrụ na ihe ụmụ nwoke a bịara bụ ka ha kpọọ gị, soro ha gawa. Ma, ọ bụ naanị ihe m gwara gị ka ị ga-ekwu.”+