Ọnụ Ọgụgụ 22:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Belam zara Belak, sị: “M bịalanụ ịhụ gị. Ma, à ga-ekwenụ ka m kwuo ihe ọ bụla? Naanị ihe m ga-ekwuli bụ ihe Chineke gwara m ka m kwuo.”+ Ọnụ Ọgụgụ 23:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ zara, sị: “Ọ̀ bụ na ọ bụghị ihe ọ bụla Jehova mere ka m kwuo ka m ga-ekwu?”+
38 Belam zara Belak, sị: “M bịalanụ ịhụ gị. Ma, à ga-ekwenụ ka m kwuo ihe ọ bụla? Naanị ihe m ga-ekwuli bụ ihe Chineke gwara m ka m kwuo.”+