-
Ọnụ Ọgụgụ 23:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Belam gwaziri Belak, sị: “Guzo n’akụkụ àjà a i suru ọkụ, ka m gawa. Ikekwe, Jehova ga-abịakwute m. M ga-agwa gị ihe ọ bụla o gosiri m.” O wee gbagoo n’ugwu.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 23:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Belam gwaziri Belak, sị: “Nọrọ n’ebe a n’akụkụ àjà a i suru ọkụ ka m gaa gwa Chineke okwu n’ebe ahụ.”
-