Ọnụ Ọgụgụ 3:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ bụ Elieza nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi ndị isi+ ụmụ Livaị niile. Ọ bụ ya na-elekọta ndị na-arụ ọrụ dị iche iche n’ebe nsọ. Ọnụ Ọgụgụ 20:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Yipụ Erọn uwe ya,+ chịrịkwa ha yiwe Elieza+ nwa ya. Erọn ga-anwụ n’ebe ahụ.”
32 Ọ bụ Elieza nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi ndị isi+ ụmụ Livaị niile. Ọ bụ ya na-elekọta ndị na-arụ ọrụ dị iche iche n’ebe nsọ.