Jenesis 49:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mkpanaka eze agaghị apụ apụ na Juda,+ mkpara onye na-achị achị agaghịkwa apụ n’agbata ụkwụ ya, ruo mgbe Shaịlo* ga-abịa.+ Ọ* bụ ya ka mba dị iche iche ga-erubere isi.+ Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-asị: “Echiela m onye m họpụtara eze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.” Jọn 1:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Nataniel wee sị: “Onye Ozizi,* ị bụ Ọkpara Chineke. Ị bụ Eze Izrel.”+
10 Mkpanaka eze agaghị apụ apụ na Juda,+ mkpara onye na-achị achị agaghịkwa apụ n’agbata ụkwụ ya, ruo mgbe Shaịlo* ga-abịa.+ Ọ* bụ ya ka mba dị iche iche ga-erubere isi.+