Ọnụ Ọgụgụ 24:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee kwuo, sị:+ “Ihe Belam nwa Biọ kwuru,Ihe nwoke e meghere anya ya emeghe kwuru, 4 Ihe onye na-anụ okwu Chineke kwuru,Onye hụrụ ọhụụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,Onye na-emechighị anya ya emechi kpọọ isiala:+
3 O wee kwuo, sị:+ “Ihe Belam nwa Biọ kwuru,Ihe nwoke e meghere anya ya emeghe kwuru, 4 Ihe onye na-anụ okwu Chineke kwuru,Onye hụrụ ọhụụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,Onye na-emechighị anya ya emechi kpọọ isiala:+