18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ.+ Ọ sịrị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo ná nnukwu osimiri, bụ́ osimiri Yufretis,+19 ya bụ, ala ndị Kenaịt,+ ndị Kenizaịt, ndị Kadmọnaịt,
16 Ụmụ nna nwunye Mosis,+ onye Kenaịt,+ na ndị Juda si n’obodo nkwụ+ pụta gawa n’ala ịkpa Juda nke dị n’ebe ndịda Erad.+ Ha gara ebe ahụ, ha na ndị bi n’ebe ahụ ebikọta.+