Jenesis 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ụmụ Jefet bụ Goma,+ Megọg,+ Medaị, Jevan, Tubal,+ Mishek,+ na Taịras.+ Jenesis 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụ Jevan bụ Elaịsha,+ Tashish,+ Kitim,+ na Dodenim. Ezikiel 27:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha ji osisi ook ndị si Beshan rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim rụọ ihu gị.+
6 Ha ji osisi ook ndị si Beshan rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim rụọ ihu gị.+