Ọnụ Ọgụgụ 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gị na Erọn ga-edeba aha ndị dị afọ iri abụọ gbagowe n’akwụkwọ,+ bụ́ ndị nwere ike iso gaa agha n’Izrel. Unu ga-edeba aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.
3 Gị na Erọn ga-edeba aha ndị dị afọ iri abụọ gbagowe n’akwụkwọ,+ bụ́ ndị nwere ike iso gaa agha n’Izrel. Unu ga-edeba aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.