Jenesis 46:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ihe a bụ aha ụmụ Izrel ndị nwoke, ndị batara n’Ijipt,+ ya bụ, ụmụ* Jekọb: ọkpara Jekọb bụ Ruben.+ 9 Ụmụ Ruben ndị nwoke bụ Henọk, Palu, Hezrọn, na Kamaị.+ Ọpụpụ 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị a bụ ndị isi ezinụlọ dị iche iche nke ndị Izrel: Ụmụ nwoke Ruben, ọkpara Izrel,+ mụrụ bụ Henọk, Palu, Hezrọn, na Kamaị.+ Ha bụ ndị ezinụlọ Ruben.
8 Ihe a bụ aha ụmụ Izrel ndị nwoke, ndị batara n’Ijipt,+ ya bụ, ụmụ* Jekọb: ọkpara Jekọb bụ Ruben.+ 9 Ụmụ Ruben ndị nwoke bụ Henọk, Palu, Hezrọn, na Kamaị.+
14 Ndị a bụ ndị isi ezinụlọ dị iche iche nke ndị Izrel: Ụmụ nwoke Ruben, ọkpara Izrel,+ mụrụ bụ Henọk, Palu, Hezrọn, na Kamaị.+ Ha bụ ndị ezinụlọ Ruben.