Jenesis 35:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ụmụ nwoke ndị Lia mụrụ bụ Ruben, ọkpara Jekọb,+ Simiọn, Livaị, Juda, Ịsaka, na Zebulọn. Jenesis 46:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ụmụ Simiọn+ ndị nwoke bụ Jemuel, Jemin, Ohad, Jekin, Zoha, na Sheọl.+ Ọ bụ nwaanyị Kenan mụrụ Sheọl. Ọpụpụ 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụmụ nwoke Simiọn mụrụ bụ Jemuel, Jemin, Ohad, Jekin, Zoha, nakwa Sheọl, onye nwaanyị Kenan mụrụ.+ Ha bụ ndị ezinụlọ Simiọn. 1 Ihe E Mere 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ Simiọn+ bụ Nemuel, Jemin, Jerib, Zira, Sheọl.+
10 Ụmụ Simiọn+ ndị nwoke bụ Jemuel, Jemin, Ohad, Jekin, Zoha, na Sheọl.+ Ọ bụ nwaanyị Kenan mụrụ Sheọl.
15 Ụmụ nwoke Simiọn mụrụ bụ Jemuel, Jemin, Ohad, Jekin, Zoha, nakwa Sheọl, onye nwaanyị Kenan mụrụ.+ Ha bụ ndị ezinụlọ Simiọn.