Jenesis 38:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Juda hụrụ nwa nwaanyị otu nwoke Kenan+ n’ebe ahụ. Aha nwoke ahụ bụ Shua. Juda wee lụọ nwa ya nwaanyị ahụ, ya na ya enwee mmekọahụ. Jenesis 38:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ mụkwara nwa nwoke ọzọ ma gụọ ya Shila. Ha* nọ n’Akzib+ mgbe ọ mụrụ nwa ahụ. Jenesis 38:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Juda wee leruo ha anya, sị: “Ọ bụ onye ezi omume karịa m maka na akpọrọghị m ya kpọnye Shila nwa m.”+ Juda na Tema enweghịkwa mmekọahụ ọzọ. 1 Ihe E Mere 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ụmụ Shila+ nwa Juda bụ Ea nna Lika na Leada nna Marisha. Ụmụ ụmụ ya bụ ndị si n’ezinụlọ Ashbia, ndị na-akpa ákwà ọma.
2 Juda hụrụ nwa nwaanyị otu nwoke Kenan+ n’ebe ahụ. Aha nwoke ahụ bụ Shua. Juda wee lụọ nwa ya nwaanyị ahụ, ya na ya enwee mmekọahụ.
26 Juda wee leruo ha anya, sị: “Ọ bụ onye ezi omume karịa m maka na akpọrọghị m ya kpọnye Shila nwa m.”+ Juda na Tema enweghịkwa mmekọahụ ọzọ.
21 Ụmụ Shila+ nwa Juda bụ Ea nna Lika na Leada nna Marisha. Ụmụ ụmụ ya bụ ndị si n’ezinụlọ Ashbia, ndị na-akpa ákwà ọma.