Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 16:39, 40
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 39 Elieza onye nchụàjà weere ihe ndị ahụ e ji amụ insens, bụ́ ndị e ji ọla kọpa mee, ya bụ, ihe ndị ahụ ọkụ regburu wetara, ma kụọ ha ka ha dị mbadamba ka e jiri ha machie ebe ịchụàjà, 40 otú Jehova si n’ọnụ Mosis gwa ya. Ọ bụ ihe na-echetara ndị Izrel na onye na-abụghị onye nchụàjà,* onye na-abụghịkwa nwa Erọn, agaghị abịa nso ka ọ mụọ insens n’ihu Jehova+ nakwa na onye ọ bụla ekwesịghị ịdị ka Kora na ndị kwadoro ya.+

  • 1 Samuel 6:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ma, Chineke gburu ndị Bet-shimesh maka na ha nọ na-ele anya n’Igbe Jehova. O gburu puku mmadụ iri ise na mmadụ iri asaa* (50,070) n’ime ndị obodo ahụ. Ha wee ruwe uju n’ihi na Jehova asụọla ha akwụ.+

  • 2 Ihe E Mere 26:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ma ozugbo o siri ike, ọ bịara dị mpako, si otú ahụ kpatara onwe ya nsogbu. O mebiri iwu Jehova Chineke ya, banye n’ụlọ nsọ Jehova ka ọ mụnye insens* ọkụ n’elu ebe ịchụàjà insens.+

  • 2 Ihe E Mere 26:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ha gakwuuru Eze Ọzaya, sị ya: “Ọzaya, ọ bụghị gị kwesịrị ịmụnyere Jehova insens ọkụ.+ Ọ bụ naanị ndị nchụàjà kwesịrị ịna-amụnye insens ọkụ, n’ihi na ha bụ ụmụ ụmụ Erọn,+ ndị e doro nsọ. Si n’ụlọ nsọ a pụọ, n’ihi na i meela ihe ọjọọ. Jehova Chineke agaghị eme ka a kwanyere gị ùgwù n’ihi ihe a i mere.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya