Jenesis 30:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Lia sịziri: “Chineke enyela m ezigbo onyinye. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụọrọla m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.*+ Jenesis 46:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ Zebulọn+ ndị nwoke bụ Sired, Ịlọn, na Jaliel.+
20 Lia sịziri: “Chineke enyela m ezigbo onyinye. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụọrọla m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.*+