Joshụa 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe e fere nza,+ e nyere ebo Manase,+ bụ́ ọkpara Josef,+ ala. Ebe ọ bụkwa na Mekia,+ bụ́ ọkpara Manase na nna Gilied, bụ dike n’agha, e nyere ya Gilied na Beshan.+
17 Mgbe e fere nza,+ e nyere ebo Manase,+ bụ́ ọkpara Josef,+ ala. Ebe ọ bụkwa na Mekia,+ bụ́ ọkpara Manase na nna Gilied, bụ dike n’agha, e nyere ya Gilied na Beshan.+