-
Diuterọnọmi 29:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Kpacharanụ anya taa ka a ghara inwe nwoke ma ọ bụ nwaanyị, ezinụlọ ma ọ bụ ebo ọ bụla n’obodo unu nke ga-ekwe ka obi ya si n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ pụọ, ya agaa fee chi dị iche iche mba ndị ahụ na-efe.+ Onye ahụ ga-adị ka mgbọrọgwụ nke na-amịpụta mkpụrụ osisi na-egbu mmadụ nakwa ahịhịa na-elu ilu.+
-