Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi. Luk 9:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Jizọs asị ya: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe, nke rụkwara arụ,+ ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ tupu unu enwee okwukwe? Ruo ole mgbe ka m ga na-edi ihe unu na-eme? Kpọta nwa gị ebe a.”+
8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.
41 Jizọs asị ya: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe, nke rụkwara arụ,+ ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ tupu unu enwee okwukwe? Ruo ole mgbe ka m ga na-edi ihe unu na-eme? Kpọta nwa gị ebe a.”+