Aịzaya 43:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova kwuru, sị: “Mgbe chi ọzọ na-adịghị n’ala unu,+Ọ bụ m kwuru ihe ga-eme, zọpụta unu, meekwa ka a nụ ya. N’ihi ya, unu bụ ndị àmà m. Abụkwa m Chineke.+
12 Jehova kwuru, sị: “Mgbe chi ọzọ na-adịghị n’ala unu,+Ọ bụ m kwuru ihe ga-eme, zọpụta unu, meekwa ka a nụ ya. N’ihi ya, unu bụ ndị àmà m. Abụkwa m Chineke.+