Ọnụ Ọgụgụ 32:40, 41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Mosis wee nye ụmụ Mekia nwa Manase ala Gilied. Ha wee biri na ya.+ 41 Jeya nwa Manase gakwara lụọ agha ma weghara obodo ndị a mara ụlọikwuu. O wee malite ịkpọ ha Havọt-jeya.*+
40 Mosis wee nye ụmụ Mekia nwa Manase ala Gilied. Ha wee biri na ya.+ 41 Jeya nwa Manase gakwara lụọ agha ma weghara obodo ndị a mara ụlọikwuu. O wee malite ịkpọ ha Havọt-jeya.*+