2 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gbuo ndị ezinụlọ Ehab onyenwe gị. Mụnwa bụ́ Jehova ga-esikwa otú ahụ bọọrọ ndị ohu m ọbọ ọbara ha, ma ndị amụma m ma ndị ohu m ndị ọzọ, ndị Jezibel gburu.+ Mkpughe 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ olee mgbe ị ga-ekpe ikpe ma bọọ ọbọ ọbara anyị n’isi ndị bi n’ụwa?”+
7 Gbuo ndị ezinụlọ Ehab onyenwe gị. Mụnwa bụ́ Jehova ga-esikwa otú ahụ bọọrọ ndị ohu m ọbọ ọbara ha, ma ndị amụma m ma ndị ohu m ndị ọzọ, ndị Jezibel gburu.+
10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ olee mgbe ị ga-ekpe ikpe ma bọọ ọbọ ọbara anyị n’isi ndị bi n’ụwa?”+