Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Joshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi kemgbe ọ bụ okorobịa, kwuru, sị: “Onyenwe m Mosis, kwụsị ha ime otú ahụ.”+ Diuterọnọmi 31:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mosis wee dee abụ a n’akwụkwọ n’ụbọchị ahụ ma kụziere ya ndị Izrel. 23 O* meziri Joshụa nwa Nọn onye ndú,+ wee sị ya: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi na m ga-enye ha,+ m ga-anọnyekwara gị.”
28 Joshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi kemgbe ọ bụ okorobịa, kwuru, sị: “Onyenwe m Mosis, kwụsị ha ime otú ahụ.”+
22 Mosis wee dee abụ a n’akwụkwọ n’ụbọchị ahụ ma kụziere ya ndị Izrel. 23 O* meziri Joshụa nwa Nọn onye ndú,+ wee sị ya: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi na m ga-enye ha,+ m ga-anọnyekwara gị.”