Jenesis 49:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ bụ ná ndị a niile ka e si nweta ebo iri na abụọ nke Izrel. Ọ bụ ihe ndị a ka nna ha gwara ha mgbe ọ na-agọzi ha. Ọ gọziri onye nke ọ bụla n’ime ha otú kwesịrị ekwesị.+
28 Ọ bụ ná ndị a niile ka e si nweta ebo iri na abụọ nke Izrel. Ọ bụ ihe ndị a ka nna ha gwara ha mgbe ọ na-agọzi ha. Ọ gọziri onye nke ọ bụla n’ime ha otú kwesịrị ekwesị.+