Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ezigbo ntụziaka na ihe ndị e kpebiri ka ndị bi na ya na-eme bụ́ ndị yiri Iwu a niile m na-enye unu taa?+ Ọrụ Ndịozi 7:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 Chineke si n’aka ndị mmụọ ozi nye unu Iwu,+ ma unu edebeghị ya.”
8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ezigbo ntụziaka na ihe ndị e kpebiri ka ndị bi na ya na-eme bụ́ ndị yiri Iwu a niile m na-enye unu taa?+