Ọpụpụ 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa*+ nakwa Meriba*+ n’ihi okwu ndị Izrel sesara Mosis nakwa n’ihi na ha nwara Jehova ọnwụnwa,+ sị: “Jehova ọ̀ nọnyeere anyị, ka ọ̀ bụ na ọ nọnyereghị anyị?”
7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa*+ nakwa Meriba*+ n’ihi okwu ndị Izrel sesara Mosis nakwa n’ihi na ha nwara Jehova ọnwụnwa,+ sị: “Jehova ọ̀ nọnyeere anyị, ka ọ̀ bụ na ọ nọnyereghị anyị?”