-
1 Ihe E Mere 5:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ruben+ bụ ọkpara Izrel. Ọ bụ ya bụ ọkpara. Ma, ọ gakwuuru iko nna ya, ya na ya edinaa,*+ e nyezie ụmụ Josef nwa Izrel ihe ruuru ọkpara.+ Ọ bụ ya mere na e deghị na Ruben bụ ọkpara n’akwụkwọ e dere aha ndị ezinụlọ ha n’usoro. 2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara.
-