-
Jenesis 48:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ma nna ya ekweghị. Ọ sịrị Josef: “Nwa m, ama m, ama m. Yanwa ga-aghọkwa mba, ọ ga-abụkwa onye ukwu. Ma nwanne ya nke nta ga-aka ya.+ Ụmụ* ya ga-adị nnọọ ọtụtụ nke na ha ga-aghọ ọtụtụ mba.”+ 20 Ọ gọzikwuru ha n’ụbọchị ahụ,+ sị:
“Ka ndị Izrel na-akpọ aha gị mgbe ha na-agọzi ndị mmadụ. Ka ha na-asị,
‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’”
Otú ahụ ka o si na-akpọ Ifrem aha tupu ya akpọọ Manase.
-