Aịzaya 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ Onye kere gị na Onye mere ka ị dịrị ndụ,+Onye na-enyere gị aka malite n’oge ị nọ n’afọ.* Ọ bụ ya kwuru, sị: ‘Jekọb ohu m, atụla egwu.+ Jeshurọn,*+ onye m họọrọ, atụla ụjọ.
2 Jehova bụ Onye kere gị na Onye mere ka ị dịrị ndụ,+Onye na-enyere gị aka malite n’oge ị nọ n’afọ.* Ọ bụ ya kwuru, sị: ‘Jekọb ohu m, atụla egwu.+ Jeshurọn,*+ onye m họọrọ, atụla ụjọ.