32 Unu alaeze ndị dị n’ụwa, bụkuonụ Chineke abụ,+
Bụkuonụ Jehova abụ otuto, (Sila)
33 Bụkuonụ Onye na-agbafe n’eluigwe niile nke dịwara kemgbe oge ochie abụ.+
Lee, olu ya nke dị ebube na-adasi ụda ike.
34 Kwuonụ na Chineke nwere ike dị ukwuu.+
Ọ bụ ya na-achị Izrel,
A na-ahụkwa ike ya na mbara igwe.