Ọnụ Ọgụgụ 36:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe ndị a bụ ihe ndị Jehova kpebiri na iwu ndị o si n’ọnụ Mosis nye ndị Izrel n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+
13 Ihe ndị a bụ ihe ndị Jehova kpebiri na iwu ndị o si n’ọnụ Mosis nye ndị Izrel n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+