Diuterọnọmi 31:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Lee, oge ị ga-anwụ adịla nso.+ Kpọọ Joshụa, gaakwanụ guzo n’ụlọikwuu nzute, ka m mee ya onye ndú.”+ Mosis na Joshụa wee gaa guzoro n’ụlọikwuu nzute. 1 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Elegharala onyinye Chineke nyere gị anya. O nyere gị onyinye a mgbe e buru amụma gbasara gị, ndị okenye ebikwasịkwa gị aka n’isi.+
14 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Lee, oge ị ga-anwụ adịla nso.+ Kpọọ Joshụa, gaakwanụ guzo n’ụlọikwuu nzute, ka m mee ya onye ndú.”+ Mosis na Joshụa wee gaa guzoro n’ụlọikwuu nzute.
14 Elegharala onyinye Chineke nyere gị anya. O nyere gị onyinye a mgbe e buru amụma gbasara gị, ndị okenye ebikwasịkwa gị aka n’isi.+