Joshụa 1:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Mgbe Mosis ohu Jehova nwụrụ, Jehova gwara Joshụa*+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi,+ sị: 2 “Mosis ohu m anwụọla.+ Jikere ka gị na ndị a niile, bụ́ ndị Izrel,+ gafee Osimiri Jọdan, banye n’ala ahụ m ga-enye ha.
1 Mgbe Mosis ohu Jehova nwụrụ, Jehova gwara Joshụa*+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi,+ sị: 2 “Mosis ohu m anwụọla.+ Jikere ka gị na ndị a niile, bụ́ ndị Izrel,+ gafee Osimiri Jọdan, banye n’ala ahụ m ga-enye ha.