-
Ọpụpụ 19:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Jehova gwara Mosis, sị: “Lee, m ga-abịakwute gị n’ígwé ojii, ka ndị Izrel nụ mgbe m ga-agwa gị okwu, ka ha wee nwee okwukwe na gị mgbe niile.” Mosis wee gwa Jehova ihe ndị Izrel kwuru.
-