Ọpụpụ 23:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ụbọchị isii ka ị ga-arụ ọrụ gị. Ma n’ụbọchị nke asaa, arụla ọrụ, ka ehi gị na jakị gị zuo ike, nwa ohu gị nwaanyị na onye mbịarambịa ezuokwa ike.+
12 “Ụbọchị isii ka ị ga-arụ ọrụ gị. Ma n’ụbọchị nke asaa, arụla ọrụ, ka ehi gị na jakị gị zuo ike, nwa ohu gị nwaanyị na onye mbịarambịa ezuokwa ike.+