Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 20:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 “Ezula ohi.+

  • Levitikọs 19:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 “‘Unu ezula ohi.+ Unu eduhiela mmadụ.+ Unu aghọkwala ibe unu aghụghọ.

  • Ilu 30:8, 9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Nyere m aka ka m ghara ịna-ekwu ihe na-abụghị eziokwu, ka m ghara ịna-agha ụgha.+

      Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.

      Naanị nye m nri ga-ezuru m,+

       9 Ka afọ wee ghara iju m, mụ agọnahụ gị, sị, “Ònye bụ Jehova?”+

      Ekwekwala ka m daa ogbenye, ka m wee ghara izu ohi ma mebie aha Chineke m.

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 ndị ohi, ndị anyaukwu,+ ndị aṅụrụma,+ ndị na-ekwujọ mmadụ,* nakwa ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa Alaeze Chineke.+

  • Ndị Efesọs 4:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi. Kama, ka ọ na-arụsi ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ dị mma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-enye onye nọ ná mkpa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya