Diuterọnọmi 18:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ maka na unu rịọrọ Jehova bụ́ Chineke unu na Horeb n’ụbọchị unu zukọtara,+ sị, ‘Ka anyị ghara ịnụ olu Jehova bụ́ Chineke anyị ọzọ, ka anyị gharakwa ịhụ nnukwu ọkụ a ọzọ, ka anyị ghara ịnwụ.’+ 17 Jehova sịziri m, ‘Ihe ha kwuru dị mma.
16 Ọ bụ maka na unu rịọrọ Jehova bụ́ Chineke unu na Horeb n’ụbọchị unu zukọtara,+ sị, ‘Ka anyị ghara ịnụ olu Jehova bụ́ Chineke anyị ọzọ, ka anyị gharakwa ịhụ nnukwu ọkụ a ọzọ, ka anyị ghara ịnwụ.’+ 17 Jehova sịziri m, ‘Ihe ha kwuru dị mma.