Hosia 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha rijuru afọ n’ihi na ha nwejuru nri enweju.+ Ha rijuru afọ wee dị mpako.* Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+
6 Ha rijuru afọ n’ihi na ha nwejuru nri enweju.+ Ha rijuru afọ wee dị mpako.* Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+