Diuterọnọmi 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ọ bụrụ na unu ana-erube isi n’ihe ndị Jehova bụ́ Chineke unu kpebiri ka unu na-eme, na-emekwa ha, ọ ga-emezu ọgbụgba ndụ ya ma hụ unu n’anya* otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà n’iyi.
12 “Ọ bụrụ na unu ana-erube isi n’ihe ndị Jehova bụ́ Chineke unu kpebiri ka unu na-eme, na-emekwa ha, ọ ga-emezu ọgbụgba ndụ ya ma hụ unu n’anya* otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà n’iyi.