Ọpụpụ 24:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mosis wee banye n’ime ígwé ojii ahụ ma gbagoo n’ugwu ahụ.+ Mosis nọrọ n’ugwu ahụ ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ Ọpụpụ 34:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ya na Jehova nọgidere n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O dekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, bụ́ Iwu Iri ahụ,* ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
18 Mosis wee banye n’ime ígwé ojii ahụ ma gbagoo n’ugwu ahụ.+ Mosis nọrọ n’ugwu ahụ ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+
28 Ya na Jehova nọgidere n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O dekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, bụ́ Iwu Iri ahụ,* ná mbadamba nkume ndị ahụ.+