Diuterọnọmi 6:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova wee nye anyị iwu ka anyị na-eme ihe a niile o kwuru ma na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị ka ihe dịrị anyị mma mgbe niile,+ ka anyị wee dị ndụ+ otú anyị dị taa.
24 Jehova wee nye anyị iwu ka anyị na-eme ihe a niile o kwuru ma na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị ka ihe dịrị anyị mma mgbe niile,+ ka anyị wee dị ndụ+ otú anyị dị taa.