1 Ihe E Mere 29:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, ị bụ onye ukwu.+ Ị dịkwa ike.+ Ị bụ onye ọma, dịrịkwa ebube.+ E kwesịrị ịna-asọpụrụ gị n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, ọ bụ gị bụ eze.+ Ị na-egosikwa na ọ bụ gị bụ Ọkaakaa. Abụ Ọma 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe niile dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya nwe ala na ndị bi na ya. Abụ Ọma 115:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ Jehova nwe eluigwe,+Ma, o nyere ndị mmadụ ụwa.+
11 Jehova, ị bụ onye ukwu.+ Ị dịkwa ike.+ Ị bụ onye ọma, dịrịkwa ebube.+ E kwesịrị ịna-asọpụrụ gị n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, ọ bụ gị bụ eze.+ Ị na-egosikwa na ọ bụ gị bụ Ọkaakaa.