10 Unu aghọrọla mkpụrụ unu ghọfọrọ n’ubi vaịn unu. Unu atụtụkwala mkpụrụ vaịn dasasịrị n’ubi vaịn unu. Unu ga-ahapụ ha maka ndị ogbenye+ na ndị mbịarambịa. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
14 “Erigbula onye ọrụ e goro ego ihe siiri ike, nke dakwara ogbenye, ma ọ̀ bụ nwanne gị ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa nke bi n’ala unu, n’otu n’ime obodo unu.+