2 Samuel 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Oleekwa mba dị n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel?+ Chineke anyị, ị gara gbapụta ha ka ha bụrụ ndị gị.+ I meere ha oké ihe+ na ihe ndị dị egwu iji mee ka aha gị na-ede ude.+ Ị chụpụrụ mba dị iche iche na chi ha n’ihi ndị gị i si n’Ijipt gbapụta.
23 Oleekwa mba dị n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel?+ Chineke anyị, ị gara gbapụta ha ka ha bụrụ ndị gị.+ I meere ha oké ihe+ na ihe ndị dị egwu iji mee ka aha gị na-ede ude.+ Ị chụpụrụ mba dị iche iche na chi ha n’ihi ndị gị i si n’Ijipt gbapụta.