-
Levitikọs 17:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 “‘“Ọ bụrụ na onye Izrel ọ bụla anọrọ n’ebe unu mara ụlọikwuu gbuo oké ehi ma ọ bụ ebule ma ọ bụ ewu ma ọ bụkwanụ nọrọ n’ebe ọzọ na-abụghị n’ebe unu mara ụlọikwuu gbuo ya, 4 kama iweta ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma jiri ya chụọrọ Jehova àjà n’ihu ụlọikwuu Jehova, ikpe ọbara mara onye ahụ. O gburu anụmanụ otú iwu na-akwadoghị.* A ga-egbukwa onye ahụ.*
-