21 Ọ bụrụ na ebe Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya+ dị unu anya, unu ga-egbu ụfọdụ n’ime ìgwè ehi unu ma ọ bụ ụfọdụ n’ime ìgwè ewu na atụrụ unu ndị Jehova nyere unu, otú m nyere unu n’iwu, unu ga-anọkwa n’obodo unu rie ha mgbe ọ bụla ọ gụrụ unu.