18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ.+ Ọ sịrị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo ná nnukwu osimiri, bụ́ osimiri Yufretis,+
24 N’ihi na m ga-achụpụrụ gị mba ndị ahụ,+ m ga-emekwa ka ala gị saa mbara. E nweghịkwa onye ga-achọ iwere ala gị mgbe ị na-aga n’ihu Jehova* bụ́ Chineke gị ugboro atọ n’afọ.
24 Ebe ọ bụla unu zọrọ ụkwụ ga-abụ nke unu.+ Ókè unu ga-amalite n’ala ịkpa ruo Lebanọn, malite n’Osimiri, ya bụ, Osimiri Yufretis, ruo n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.*+