Diuterọnọmi 14:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ anụmanụ ndị a ka unu nwere ike iri:+ ehi, atụrụ, ewu, 5 mgbada, anịgọ, mmoro, ewu ọhịa, ele, atụrụ ọhịa, na atụrụ na-ebi n’ugwu.
4 Ọ bụ anụmanụ ndị a ka unu nwere ike iri:+ ehi, atụrụ, ewu, 5 mgbada, anịgọ, mmoro, ewu ọhịa, ele, atụrụ ọhịa, na atụrụ na-ebi n’ugwu.