-
Diuterọnọmi 17:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 “Ọ bụrụ na a hụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị n’otu n’ime obodo unu ndị Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu nke na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu ma na-emebi ọgbụgba ndụ unu na Chineke,+ 3 o wee mehie gaa fee chi ọzọ dị iche iche ma kpọọrọ ha isiala ma ọ bụ kpọọrọ anyanwụ ma ọ bụ ọnwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ dị n’eluigwe isiala,+ bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu,+
-