6 “Ọ bụrụ na nwanne gị nwoke, nwa nwoke nne gị mụrụ, ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị ma ọ bụ nwunye gị ị hụrụ n’anya ma ọ bụ ezigbote enyi gị anwaa ịrafu gị na nzuzo, sị, ‘Ka anyị gaa fee chi ọzọ,’+ chi ndị gịnwa ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị