Ọnụ Ọgụgụ 35:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “‘A ga-egbu onye ọ bụla gburu mmadụ*+ ma ndị akaebe gbaa akaebe na o gburu mmadụ.+ Ma, a gaghị egbu mmadụ* ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe. Diuterọnọmi 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “A gaghị ama mmadụ ikpe ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe na o mere mmehie ma ọ bụ na ọ dara iwu.+ A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’àmà ndị akaebe atọ gbara mara na okwu ahụ bụ eziokwu.+
30 “‘A ga-egbu onye ọ bụla gburu mmadụ*+ ma ndị akaebe gbaa akaebe na o gburu mmadụ.+ Ma, a gaghị egbu mmadụ* ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe.
15 “A gaghị ama mmadụ ikpe ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe na o mere mmehie ma ọ bụ na ọ dara iwu.+ A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’àmà ndị akaebe atọ gbara mara na okwu ahụ bụ eziokwu.+